1 Samuel 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee zaa, sị: “Lee! Ahụwo m otú nwa Jesi onye Betlehem si bụrụ ọkà n’ịkpọ ụbọ,+ ọ bụ nwoke dị ike nke bụ́ dimkpa,+ bụrụkwa dike n’agha,+ ọ bụ ọkà okwu maara ihe+ na nwoke mara mma,+ Jehova nọnyekwaara ya.”+ Abụ Ọma 118:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova nọnyeere m; agaghị m atụ egwu.+Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee zaa, sị: “Lee! Ahụwo m otú nwa Jesi onye Betlehem si bụrụ ọkà n’ịkpọ ụbọ,+ ọ bụ nwoke dị ike nke bụ́ dimkpa,+ bụrụkwa dike n’agha,+ ọ bụ ọkà okwu maara ihe+ na nwoke mara mma,+ Jehova nọnyekwaara ya.”+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+