Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mee ka m nụ banyere ịhụnanya gị n’ụtụtụ,N’ihi na m tụkwasịrị gị obi. Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ịna-eso,+N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 143:8 Ụlọ Nche,1/15/2010, p. 2112/15/1996, p. 13
8 Mee ka m nụ banyere ịhụnanya gị n’ụtụtụ,N’ihi na m tụkwasịrị gị obi. Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ịna-eso,+N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.