Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ Ilu 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Aịzaya 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+
20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+
3 Ị ga-echebe onye nwere ọchịchọ siri ike ka o nwee udo na-adịghị akwụsị akwụsị,+ n’ihi na ọ bụ gị ka e mere ka ọ tụkwasị obi.+