Jenesis 41:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 E mesịa, Fero gwara Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emewo ka ị mara ihe a dum,+ ọ dịghị onye nwere uche, nke makwaara ihe dị ka gị.+ Ilu 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ezi nghọta na-eweta ihu ọma,+ ma ụzọ ndị na-aghọ aghụghọ adịghị larịị.+
39 E mesịa, Fero gwara Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emewo ka ị mara ihe a dum,+ ọ dịghị onye nwere uche, nke makwaara ihe dị ka gị.+