Ilu 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ ndị ajọ omume yiri ọchịchịrị;+ ha amaghịkwa ihe na-akpọbi ha ụkwụ.+ Ndị Rom 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+
21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+