Job 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+ Aịzaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà. Matiu 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Hapụnụ ha. Ha bụ ndị ndú kpuru ìsì. Ọ bụrụkwa na onye ìsì eduo onye ìsì, ha abụọ ga-adaba n’olulu.”+
25 Ha na-asọ ìsì n’ọchịchịrị,+ n’ebe ìhè na-adịghị,Ka o wee mee ka ha na-adagharị dị ka onye mmanya na-egbu.+
14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà.
14 Hapụnụ ha. Ha bụ ndị ndú kpuru ìsì. Ọ bụrụkwa na onye ìsì eduo onye ìsì, ha abụọ ga-adaba n’olulu.”+