Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+ Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+ Ndị Kọlọsi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe ọ bụla unu na-eme, n’okwu ọnụ ma ọ bụ n’ọrụ,+ na-emenụ ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs,+ na-ekele+ Chineke bụ́ Nna site n’aka ya.
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
17 Ihe ọ bụla unu na-eme, n’okwu ọnụ ma ọ bụ n’ọrụ,+ na-emenụ ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs,+ na-ekele+ Chineke bụ́ Nna site n’aka ya.