Abụ Ọma 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+ Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nọ n’ime obodo ahụ;+ a gaghị eme ka ọ maa jijiji.+Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+ Abụ Ọma 59:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+
8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+
16 Ma mụ onwe m ga-abụ abụ banyere ike gị,+M ga-ejikwa ọṅụ kọọ banyere obiọma gị n’ụtụtụ.+N’ihi na ị bụụrụ m ebe dị elu e wusiri ike+Nakwa ebe m ga-agbaba n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ.+