-
Aịzaya 18:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 “N’oge ahụ, a ga-ewetara Jehova nke ụsụụ ndị agha onyinye,+ site n’aka ndị toro ogologo, ndị akpụkpọ ahụ́ ha na-akwọ mụrụmụrụ,+ ndị a na-atụ egwu n’ebe niile, mba dị ike nke ukwuu, nke na-azọdakwa ndị ọzọ, ndị osimiri buuru ala ha, n’ebe a kpọkwasịrị aha Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Ugwu Zayọn.”+
-