Aịzaya 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Jehova ga-enye unu ihe ịrịba ama: Lee! Nwa agbọghọ ahụ+ ga-atụrụ ime,+ ọ ga-amụkwa nwa nwoke,+ ọ ga-agụ ya Ịmanuel. 1 Ndị Kọrịnt 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o yiri m ka Chineke edebewo anyị bụ́ ndịozi ịbụ ndị ikpeazụ n’ihe ngosi+ dị ka ndị a mara ikpe ọnwụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ n’anya ụwa, n’anya ndị mmụọ ozi,+ nakwa n’anya ụmụ mmadụ.+
14 Ya mere, Jehova ga-enye unu ihe ịrịba ama: Lee! Nwa agbọghọ ahụ+ ga-atụrụ ime,+ ọ ga-amụkwa nwa nwoke,+ ọ ga-agụ ya Ịmanuel.
9 N’ihi na o yiri m ka Chineke edebewo anyị bụ́ ndịozi ịbụ ndị ikpeazụ n’ihe ngosi+ dị ka ndị a mara ikpe ọnwụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ n’anya ụwa, n’anya ndị mmụọ ozi,+ nakwa n’anya ụmụ mmadụ.+