Aịzaya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa na a ga-asị na ndị fọdụrụ na Zayọn na ndị fọrọ na Jeruselem dị nsọ n’ebe ọ nọ,+ onye ọ bụla e dere aha ya ịdị ndụ na Jeruselem.+
3 Ọ ga-erukwa na a ga-asị na ndị fọdụrụ na Zayọn na ndị fọrọ na Jeruselem dị nsọ n’ebe ọ nọ,+ onye ọ bụla e dere aha ya ịdị ndụ na Jeruselem.+