Aịzaya 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na tupu nwa okoro ahụ amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ a ga-agbahapụ ala nke ndị eze abụọ ahụ kpamkpam, bụ́ ndị ị na-atụ ụjọ nke ukwuu.+ Aịzaya 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee garuo onye amụma nwaanyị ahụ nso, o wee tụrụ ime, ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke.+ Jehova wee sị m: “Gụọ ya Meha-shalal-hash-baz, Ndị Hibru 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ sịkwara: “M ga-atụkwasị ya obi.”+ Ọ sịkwara: “Lee! Mụ na ụmụaka Jehova nyere m.”+
16 N’ihi na tupu nwa okoro ahụ amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ a ga-agbahapụ ala nke ndị eze abụọ ahụ kpamkpam, bụ́ ndị ị na-atụ ụjọ nke ukwuu.+
3 M wee garuo onye amụma nwaanyị ahụ nso, o wee tụrụ ime, ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke.+ Jehova wee sị m: “Gụọ ya Meha-shalal-hash-baz,