Aịzaya 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Mụ na ụmụ Jehova nyere m+ bụ ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube n’Izrel site n’aka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye bi n’Ugwu Zayọn.+ Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ 1 Jọn 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Leenụ ụdị ịhụnanya+ Nna ahụ gosiri anyị, ka e wee kpọọ anyị ụmụ Chineke;+ ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ọ bụ ya mere na ụwa+ amaghị anyị, n’ihi na ụwa amaghị Ya.+
18 Lee! Mụ na ụmụ Jehova nyere m+ bụ ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube n’Izrel site n’aka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye bi n’Ugwu Zayọn.+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
3 Leenụ ụdị ịhụnanya+ Nna ahụ gosiri anyị, ka e wee kpọọ anyị ụmụ Chineke;+ ọ bụkwa ihe anyị bụ. Ọ bụ ya mere na ụwa+ amaghị anyị, n’ihi na ụwa amaghị Ya.+