2 Ndị Eze 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+ 2 Ndị Eze 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+ Aịzaya 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+ Aịzaya 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Okwu e kwuru megide Damaskọs:+ “Lee! E mewo ka Damaskọs ghara ịbụkwa obodo. Ọ ghọwokwa ikpo ihe, mkpọmkpọ ebe nke na-adakpọ adakpọ.+
29 N’ụbọchị Pika eze Izrel, Tiglat-piliza+ eze Asiria+ batara wee weghara Aịjọn+ na Ebel-bet-meaka+ na Janoa na Kidesh+ na Hezọ+ na Gilied+ na Galili,+ ala Naftalaị+ dum, dọrọkwa ha n’agha laa Asiria.+
9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+
4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+
17 Okwu e kwuru megide Damaskọs:+ “Lee! E mewo ka Damaskọs ghara ịbụkwa obodo. Ọ ghọwokwa ikpo ihe, mkpọmkpọ ebe nke na-adakpọ adakpọ.+