Aịzaya 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ilam+ ji ụgbọ ịnyịnya agha nke mmadụ nọ na ya buru akpa akụ́. Kia+ ekpughewokwa ọta. Emọs 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Unu ụmụ Izrel, ọ̀ bụ na unu adịghị ka ụmụ Kush n’anya m?’ ka Jehova kwuru. ‘Ọ̀ bụ na mụ esighị n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,+ si na Krit kpọpụta ndị Filistia,+ sikwa na Kia+ kpọpụta Siria?’
7 “‘Unu ụmụ Izrel, ọ̀ bụ na unu adịghị ka ụmụ Kush n’anya m?’ ka Jehova kwuru. ‘Ọ̀ bụ na mụ esighị n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,+ si na Krit kpọpụta ndị Filistia,+ sikwa na Kia+ kpọpụta Siria?’