Ọpụpụ 12:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O wee ruo n’ụbọchị a na Jehova kpọpụtara ụmụ Izrel na ụsụụ+ ha n’ala Ijipt. Hosia 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee si n’aka onye amụma kpọpụta Izrel n’Ijipt,+ onye amụma chere ya nche.+ Emọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+
10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+