2 Ndị Eze 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+ Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’
9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’