6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
28 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam na ihe niile o mere na ike ọ kpara, otú o si buo agha na otú o si nwetaghachiri Juda Damaskọs+ na Hemat+ n’Izrel, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
5 Jehova bụ́ Chineke ya wee nyefee ya n’aka+ eze Siria.+ Ha wee merie ya ma dọrọ ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha ma kpụta ha Damaskọs.+ O nyefekwara ya n’aka eze Izrel,+ o wee sụọ ya akwụ.