Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+ 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ 1 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
13 O wee debegasịa ndị agha na-eche nche n’Idọm, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+