2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa. 2 Ihe E Mere 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ bụ naanị ndị ikom ole na ole ka ndị agha Siria ji wakpo+ obodo ahụ, Jehova wee nyefee ndị agha dị nnọọ ọtụtụ n’aka ha,+ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha; ha mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ Jehoash.+
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.
24 N’ihi na ọ bụ naanị ndị ikom ole na ole ka ndị agha Siria ji wakpo+ obodo ahụ, Jehova wee nyefee ndị agha dị nnọọ ọtụtụ n’aka ha,+ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha; ha mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ Jehoash.+