Levitikọs 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+ Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.
37 Ha ga na-adagide ibe ha dị ka à ga-asị na ha na-agba ọsọ n’ihi mma agha, n’enweghị onye na-achụ ha, unu agaghị enwe ike iguzogide ndị iro unu.+
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.