2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nyeere ndị Ịdọm aka ha enwetaghachi Ilat.+ O mechakwara chụpụ ndị Juu* n’Ilat, ndị Ịdọm agazie biri na ya ruo taa.
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nyeere ndị Ịdọm aka ha enwetaghachi Ilat.+ O mechakwara chụpụ ndị Juu* n’Ilat, ndị Ịdọm agazie biri na ya ruo taa.