2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.