2 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova Chineke ya wee nyefee ya n’aka eze Siria,+ ya emerie ya, dọrọkwa ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha laa Damaskọs.+ Chineke nyefekwara ya n’aka eze Izrel, ya asụọ ya na ndị obodo ya akwụ.
5 Jehova Chineke ya wee nyefee ya n’aka eze Siria,+ ya emerie ya, dọrọkwa ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha laa Damaskọs.+ Chineke nyefekwara ya n’aka eze Izrel, ya asụọ ya na ndị obodo ya akwụ.