2 Samuel 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid dowekwara ndị agha na-eche nche na Siria, nke Damaskọs bụ isi obodo ya. Ndị Siria ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ. Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+ 1 Ihe E Mere 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ndị Siria nọ na Damaskọs bịara inyere Hadadiza eze Zoba aka, Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’ime ha.+
6 Devid dowekwara ndị agha na-eche nche na Siria, nke Damaskọs bụ isi obodo ya. Ndị Siria ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ. Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+
5 Mgbe ndị Siria nọ na Damaskọs bịara inyere Hadadiza eze Zoba aka, Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’ime ha.+