1 Ihe E Mere 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E mesịa, Devid debegasịrị ndị agha na-eche nche na Siria nke Damaskọs.+ Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi, na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid ebe ọ bụla ọ gara.+
6 E mesịa, Devid debegasịrị ndị agha na-eche nche na Siria nke Damaskọs.+ Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi, na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid ebe ọ bụla ọ gara.+