2 Samuel 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+
6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+