1 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan wee gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche+ na Giba,+ ndị Filistia wee nụ ya. Ma Sọl mere ka a fụọ opi+ n’ala ahụ dum, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”
3 Jọnatan wee gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche+ na Giba,+ ndị Filistia wee nụ ya. Ma Sọl mere ka a fụọ opi+ n’ala ahụ dum, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”