Jenesis 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs. 2 Samuel 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+ 1 Ihe E Mere 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.
15 N’abalị, o kewara ndị agha ya,+ ya bụ, ndị ohu ya, wee buso ha agha, o wee merie ha ma chụrụ ha ruo Hoba, nke dị n’ebe ugwu Damaskọs.
6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.