2 Ndị Eze 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+ Aịzaya 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ilam+ ji ụgbọ ịnyịnya agha nke mmadụ nọ na ya buru akpa akụ́. Kia+ ekpughewokwa ọta. Emọs 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Unu ụmụ Izrel, ọ̀ bụ na unu adịghị ka ụmụ Kush n’anya m?’ ka Jehova kwuru. ‘Ọ̀ bụ na mụ esighị n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,+ si na Krit kpọpụta ndị Filistia,+ sikwa na Kia+ kpọpụta Siria?’
9 Eze Asiria wee gee ya ntị, eze Asiria wee gbagoo Damaskọs+ weghara ya+ ma dọrọ ndị ya n’agha laa Kia,+ o gbukwara Rizin.+
7 “‘Unu ụmụ Izrel, ọ̀ bụ na unu adịghị ka ụmụ Kush n’anya m?’ ka Jehova kwuru. ‘Ọ̀ bụ na mụ esighị n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,+ si na Krit kpọpụta ndị Filistia,+ sikwa na Kia+ kpọpụta Siria?’