Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’