Aịzaya 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+ Aịzaya 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Okwu e kwuru megide Damaskọs:+ “Lee! E mewo ka Damaskọs ghara ịbụkwa obodo. Ọ ghọwokwa ikpo ihe, mkpọmkpọ ebe nke na-adakpọ adakpọ.+
8 N’ihi na isi Siria bụ Damaskọs, onyeisi Damaskọs bụkwa Rizin; tupu afọ iri isii na ise agafee, a ga-akụrisị Ifrem ka ọ ghara ịbụkwa mba.+
17 Okwu e kwuru megide Damaskọs:+ “Lee! E mewo ka Damaskọs ghara ịbụkwa obodo. Ọ ghọwokwa ikpo ihe, mkpọmkpọ ebe nke na-adakpọ adakpọ.+