1 Ihe E Mere 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria. Jeremaya 49:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Banyere Damaskọs:+ “Ihere emewo Hemat+ na Apad,+ n’ihi na ọ bụ akụkọ ọjọọ ka ha nụrụ. Ha adaala mbà.+ Oké osimiri na-eme mkpọtụ; ọ pụghị ịda jụụ.+ Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’
5 Mgbe Siria nke Damaskọs bịara inyere Hadadiza bụ́ eze Zoba aka,+ Devid gburu puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ndị Siria.
23 Banyere Damaskọs:+ “Ihere emewo Hemat+ na Apad,+ n’ihi na ọ bụ akụkọ ọjọọ ka ha nụrụ. Ha adaala mbà.+ Oké osimiri na-eme mkpọtụ; ọ pụghị ịda jụụ.+
5 M ga-agbajikwa ihe ntụchi Damaskọs,+ bipụ onye bi na Bikat-evin, bipụkwa onye ji mkpanaka eze na Bet-iden; a ga-adọrọ ndị Siria n’agha laa Kia,”+ ka Jehova kwuru.’