Jeremaya 49:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ihe a ka e kwuru banyere Damaskọs:+ “Ihere emeela Hemat+ na Apad,N’ihi na ha anụla akụkọ ọjọọ. Obi awụnyela ha n’afọ. Oké osimiri na-eme mkpọtụ. O nweghịkwa ike ịda jii.
23 Ihe a ka e kwuru banyere Damaskọs:+ “Ihere emeela Hemat+ na Apad,N’ihi na ha anụla akụkọ ọjọọ. Obi awụnyela ha n’afọ. Oké osimiri na-eme mkpọtụ. O nweghịkwa ike ịda jii.