Aịzaya 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na tupu nwa okoro ahụ amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ a ga-agbahapụ ala nke ndị eze abụọ ahụ kpamkpam, bụ́ ndị ị na-atụ ụjọ nke ukwuu.+
16 N’ihi na tupu nwa okoro ahụ amụta ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ihe ọma,+ a ga-agbahapụ ala nke ndị eze abụọ ahụ kpamkpam, bụ́ ndị ị na-atụ ụjọ nke ukwuu.+