1 Samuel 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Hosia 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ebube Ifrem ga-efepụ dị ka anụ ufe,+ nke ga-eme ka a ghara ịmụ nwa, gharakwa ibu afọ ime na ịtụrụ ime.+
5 ma o kenyere Hana otu òkè. N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ Hana ka ọ hụrụ n’anya,+ ma, Jehova mechiri akpa nwa ya.+
11 Ebube Ifrem ga-efepụ dị ka anụ ufe,+ nke ga-eme ka a ghara ịmụ nwa, gharakwa ibu afọ ime na ịtụrụ ime.+