Jenesis 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na Jehova mechisiri akpa nwa ọ bụla nke ndị ụlọ Abimelek ike n’ihi Sera, nwunye Ebreham.+ Jenesis 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jekọb wee weso Rechel iwe dị ọkụ, o wee sị:+ “Àbụ m Chineke, onye jụrụ inye gị mkpụrụ nke afọ?”+