Ndị Efesọs 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela;+ unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara,+ Ndị Kọlọsi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ unu ewesola ha oké iwe.+