Abụ Ọma 56:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị onwe gị edewo ya n’akwụkwọ na m bụ onye gbara ọsọ.+Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+Ọ̀ bụ na ọ dịghị n’akwụkwọ gị?+ Abụ Ọma 69:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndị dị ndụ,+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+ Abụ Ọma 139:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.
8 Gị onwe gị edewo ya n’akwụkwọ na m bụ onye gbara ọsọ.+Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+Ọ̀ bụ na ọ dịghị n’akwụkwọ gị?+
28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndị dị ndụ,+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+
16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.