2 Ndị Eze 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-atụkwasịkwa afọ iri na ise n’ụbọchị ndụ gị, m ga-anapụta gị na obodo a n’ọbụ aka eze Asiria, m ga-echebekwa+ obodo a n’ihi mụ onwe m nakwa n’ihi Devid ohu m.”’”+ Abụ Ọma 91:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-eji ogologo ndụ mee ka afọ ju ya,+M ga-emekwa ka ọ hụ nzọpụta m.+
6 M ga-atụkwasịkwa afọ iri na ise n’ụbọchị ndụ gị, m ga-anapụta gị na obodo a n’ọbụ aka eze Asiria, m ga-echebekwa+ obodo a n’ihi mụ onwe m nakwa n’ihi Devid ohu m.”’”+