2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.”’”+ Aịzaya 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.’”+