1 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+ 2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.”’”+ Jeremaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-efe Jehova bụ́ Chineke ha ofufe, jeekwara Devid bụ́ eze ha,+ onye m ga-enye ha, ozi.”+ Ezikiel 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+
4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+
24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+