12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+
21 a pụkwara imebi ọgbụgba ndụ mụ na Devid bụ́ ohu m+ ka e wee ghara inwe nwa ya nke na-achị dị ka eze n’ocheeze ya;+ tinyere ọgbụgba ndụ mụ na ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị na-ejere m ozi.+