Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+ 1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+ Ezikiel 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ya mere, sị ụlọ Izrel, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ụlọ Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eme ya, kama ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu metọrọ n’etiti mba dị iche iche unu batara.”’+
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+
22 “Ya mere, sị ụlọ Izrel, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ụlọ Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eme ya, kama ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu metọrọ n’etiti mba dị iche iche unu batara.”’+