6 M ga-atụkwasịkwa afọ iri na ise n’ụbọchị ndụ gị, m ga-anapụta gị na obodo a n’ọbụ aka eze Asiria, m ga-echebekwa+ obodo a n’ihi mụ onwe m nakwa n’ihi Devid ohu m.”’”+
5 Dị ka nnụnụ nke na-efegharị si echebe ụmụ ya, otú ahụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-echebe Jeruselem.+ Ọ ga-echebe ya, napụtakwa ya.+ Ọ ga-emere ya ebere, ọ ga-emekwa ka ọ lanahụ.”