Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+

  • 2 Samuel 23:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Ọ̀ bụ na ezinụlọ m adịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ?+

      N’ihi na ndụ mụ na ya gbara bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe ebighị ebi,+

      Nke e doro nnọọ n’usoro n’ihe niile ma chekwaa ya.+

      N’ihi na ọ bụ nzọpụta+ m dum na ọṅụ m dum,

      Ọ́ bụghị ya mere ọ ga-eji mee ka o too?+

  • Abụ Ọma 89:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 M gaghị emebi ọgbụgba ndụ m,+

      M gaghịkwa agbanwe okwu si n’egbugbere ọnụ m.+

  • Abụ Ọma 132:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+

      N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+

      “M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+

      Nọkwasị n’ocheeze gị.+

  • Aịzaya 55:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+

  • Jeremaya 31:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “‘Ọ bụrụ na a pụrụ ịtụ eluigwe atụ̀, ọ bụrụkwa na a pụrụ ịchọpụta ntọala ụwa,+ mụ onwe m pụkwara ịjụ mkpụrụ Izrel dum n’ihi ihe niile ha mere,’+ ka Jehova kwuru.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya