-
1 Ndị Eze 11:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i rube isi n’ihe niile m ga-enye gị n’iwu, i wee jee ije n’ụzọ m, meekwa ihe ziri ezi n’anya m site n’idebe ụkpụrụ m na ihe ndị m nyere n’iwu, dị nnọọ ka ohu m Devid mere,+ m ga-anọnyekwara gị,+ m ga-ewukwara gị ụlọ nke na-adịgide adịgide, dị nnọọ ka m wuuru Devid,+ m ga-enyekwa gị Izrel.
-