2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+ 1 Ihe E Mere 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+ Abụ Ọma 89:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma agaghị m akwụsị igosi ya obiọma m,+M gaghịkwa ahapụ ikwesị ntụkwasị obi m.+
11 ọbụna malite n’ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ bụrụ ndị isi nke ndị m Izrel; m ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwawokwa gị na Jehova ga-ewuru gị ụlọ.+
10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+