1 Ihe E Mere 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 malite n’oge m na-ahọpụta ndị ikpe ka ha bụrụ ndị isi Izrel ndị m.+ M ga-emekwa ka i merie ndị iro gị niile.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-arụrụ gị ụlọ.’*
10 malite n’oge m na-ahọpụta ndị ikpe ka ha bụrụ ndị isi Izrel ndị m.+ M ga-emekwa ka i merie ndị iro gị niile.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-arụrụ gị ụlọ.’*