1 Ihe E Mere 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+
10 ọbụna kemgbe ụbọchị m mere ka ndị ikpe+ na-achị ndị m Izrel. M ga-eweda ndị iro gị niile n’ala.+ M na-asịkwa gị, ‘Jehova ga-ewukwara gị ụlọ.’+